Levitikọs 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Otú ọ dị, abalị iri n’ọnwa nke asaa nke a ga-abụ ụbọchị mkpuchi mmehie.+ Unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ, unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́,+ chụọkwara Jehova àjà+ a na-esure n’ọkụ. Ọnụ Ọgụgụ 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘N’abalị iri n’ọnwa asaa nke a, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla.+
27 “Otú ọ dị, abalị iri n’ọnwa nke asaa nke a ga-abụ ụbọchị mkpuchi mmehie.+ Unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ, unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́,+ chụọkwara Jehova àjà+ a na-esure n’ọkụ.
7 “‘N’abalị iri n’ọnwa asaa nke a, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla.+