Levitikọs 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na e nwee onye mere nke ọ bụla n’ihe arụ ndị a niile, a ga-ebipụ mkpụrụ obi mere ya n’etiti ndị ya.+ Levitikọs 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel nakwa onye ọ bụla n’ime ndị mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’Izrel, nke nyere Molek nwa ya ọ bụla,+ a ghaghị igbu ya. Ndị ala unu ga-eji nkume tụgbuo ya.
29 Ọ bụrụ na e nwee onye mere nke ọ bụla n’ihe arụ ndị a niile, a ga-ebipụ mkpụrụ obi mere ya n’etiti ndị ya.+
2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel nakwa onye ọ bụla n’ime ndị mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’Izrel, nke nyere Molek nwa ya ọ bụla,+ a ghaghị igbu ya. Ndị ala unu ga-eji nkume tụgbuo ya.