Ọpụpụ 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “A ghaghị igbu onye ọ bụla ya na anụmanụ dinara.+ Levitikọs 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ọ bụrụ na nwoke edinaa* anụmanụ,+ a ghaghị igbu ya, unu ga-egbukwa anụmanụ ahụ.