Ọpụpụ 29:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Uwe nsọ+ Erọn ga-adịrị ụmụ+ ya ga-anọchi ya maka iji ha tee ha mmanụ+ na iji nye ha ikike.+ Ọpụpụ 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-etekwa Erọn+ na ụmụ ya ndị ikom mmanụ,+ ị ga-edo ha nsọ ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m.+