Levitikọs 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mozis wee gbuo ya,+ were ọbara ya+ ma jiri mkpịsị aka ya tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ gburugburu wee sachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie, ma ọ wụsara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà ahụ, ka o wee doo ya nsọ maka ikpuchi mmehie+ n’elu ya. Levitikọs 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ n’elu ya ugboro asaa wee mee ka ọ dị ọcha, dookwa ya nsọ pụọ n’adịghị ọcha nke ụmụ Izrel.
15 Mozis wee gbuo ya,+ were ọbara ya+ ma jiri mkpịsị aka ya tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ gburugburu wee sachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie, ma ọ wụsara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà ahụ, ka o wee doo ya nsọ maka ikpuchi mmehie+ n’elu ya.
19 Ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ n’elu ya ugboro asaa wee mee ka ọ dị ọcha, dookwa ya nsọ pụọ n’adịghị ọcha nke ụmụ Izrel.