Levitikọs 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ọ ga-eweretụ ọbara oké ehi+ ahụ ma jiri mkpịsị aka ya fesa ya n’ihu ihe mkpuchi ahụ n’akụkụ ebe ọwụwa anyanwụ, ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ ugboro asaa n’ihu ihe mkpuchi ahụ.+
14 “Ọ ga-eweretụ ọbara oké ehi+ ahụ ma jiri mkpịsị aka ya fesa ya n’ihu ihe mkpuchi ahụ n’akụkụ ebe ọwụwa anyanwụ, ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ ugboro asaa n’ihu ihe mkpuchi ahụ.+