Levitikọs 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ekpughela ọtọ nwunye nna gị.+ Ọ bụ ọtọ nna gị. Diuterọnọmi 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwunye nna ya, n’ihi na o kpuliwo uwe mwụda nna ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
20 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nwunye nna ya, n’ihi na o kpuliwo uwe mwụda nna ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)