Levitikọs 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ma onye nchụàjà nke chụụrụ onye ọ bụla àjà nsure ọkụ, akpụkpọ+ anụ nke àjà nsure ọkụ ahụ, bụ́ nke onye ahụ wetaara onye nchụàjà, ga-aghọ nke onye nchụàjà ahụ.
8 “‘Ma onye nchụàjà nke chụụrụ onye ọ bụla àjà nsure ọkụ, akpụkpọ+ anụ nke àjà nsure ọkụ ahụ, bụ́ nke onye ahụ wetaara onye nchụàjà, ga-aghọ nke onye nchụàjà ahụ.