Levitikọs 11:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Unu ejila ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè mee ka mkpụrụ obi unu bụrụ ihe na-asọ oyi, unu ekwela ka ha mee ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha, ha ewee mee ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha.+
43 Unu ejila ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè mee ka mkpụrụ obi unu bụrụ ihe na-asọ oyi, unu ekwela ka ha mee ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha, ha ewee mee ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha.+