Levitikọs 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-adị nsọ nye Chineke ha,+ ha agaghịkwa emerụ aha Chineke ha,+ n’ihi na ọ bụ ha na-esure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe oriri Chineke ha;+ ha ga-adị nsọ.+ Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+ Abụ Ọma 135:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, aha gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+Jehova, ihe ncheta gị na-adị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
6 Ha ga-adị nsọ nye Chineke ha,+ ha agaghịkwa emerụ aha Chineke ha,+ n’ihi na ọ bụ ha na-esure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe oriri Chineke ha;+ ha ga-adị nsọ.+
18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+