Levitikọs 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-eweta ihe iji kwụọ ụgwọ maka mmehie o mere megide ebe nsọ ahụ, ọ ga-atụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe o wetara, ọ ga-enyekwa ya onye nchụàjà, ka onye nchụàjà wee were ebule àjà ikpe ọmụma kpuchiere ya mmehie ya,+ a ga-agbaghara ya.+ Levitikọs 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ bụrụ na o nwee ka o si chọọ ịgbara ya, mgbe ahụ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ọnụ ahịa e kpebiri n’elu ọnụ ahịa ahụ e kpebiri.
16 Ọ ga-eweta ihe iji kwụọ ụgwọ maka mmehie o mere megide ebe nsọ ahụ, ọ ga-atụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe o wetara, ọ ga-enyekwa ya onye nchụàjà, ka onye nchụàjà wee were ebule àjà ikpe ọmụma kpuchiere ya mmehie ya,+ a ga-agbaghara ya.+
13 Ma ọ bụrụ na o nwee ka o si chọọ ịgbara ya, mgbe ahụ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ọnụ ahịa e kpebiri n’elu ọnụ ahịa ahụ e kpebiri.