-
Diuterọnọmi 21:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 iji mata obodo nke kasị dịrị nso n’ebe onye ahụ e gburu egbu tọgbọ. Ndị okenye obodo ahụ ga-esi n’ìgwè ehi kpụrụ nwa ehi nke a na-ejitụbeghị rụọ ọrụ, nke na-anyatụbeghị yok;
-