Ọpụpụ 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ị ga-akpọ anụ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe a mara ụlọikwuu.+ Ọ bụ àjà mmehie. Levitikọs 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ma akpụkpọ ehi ahụ na anụ ya dum, tinyere isi ya na ụkwụ ya na eriri afọ ya na nsị ya,+
14 Ma ị ga-akpọ anụ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe a mara ụlọikwuu.+ Ọ bụ àjà mmehie.