Ọpụpụ 12:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Otu iwu ga-adịrị nwa afọ, dịkwara onye mbịarambịa nke bi n’etiti unu dị ka ọbịa.”+ Levitikọs 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Otu mkpebi ikpe ga-adịrị unu. Onye mbịarambịa na nwa afọ ga-abụ otu,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+ Ọnụ Ọgụgụ 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu onwe unu bụ́ ndị so n’ọgbakọ a na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa ga-enwe otu ụkpụrụ.+ Ọ ga-abụ ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka ruo ọgbọ unu niile. Unu na onye mbịarambịa ga-abụ otu n’ihu Jehova.+
22 “‘Otu mkpebi ikpe ga-adịrị unu. Onye mbịarambịa na nwa afọ ga-abụ otu,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+
15 Unu onwe unu bụ́ ndị so n’ọgbakọ a na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa ga-enwe otu ụkpụrụ.+ Ọ ga-abụ ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka ruo ọgbọ unu niile. Unu na onye mbịarambịa ga-abụ otu n’ihu Jehova.+