Ọnụ Ọgụgụ 16:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O wee ruo na mgbe nzukọ ahụ zukọtara megide Mozis na Erọn, ha tụgharịrị chee ụlọikwuu nzute ihu; ma, lee! ígwé ojii kpuchiri ya, ebube Jehova wee pụta ìhè.+
42 O wee ruo na mgbe nzukọ ahụ zukọtara megide Mozis na Erọn, ha tụgharịrị chee ụlọikwuu nzute ihu; ma, lee! ígwé ojii kpuchiri ya, ebube Jehova wee pụta ìhè.+