Diuterọnọmi 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ọ bụrụ na i kwe Jehova+ bụ́ Chineke gị nkwa, egbula oge imezu ihe i kwere ná nkwa,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-achọrịrị ka i mezuo ya, ọ ga-aghọkwara gị mmehie.+
21 “Ọ bụrụ na i kwe Jehova+ bụ́ Chineke gị nkwa, egbula oge imezu ihe i kwere ná nkwa,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-achọrịrị ka i mezuo ya, ọ ga-aghọkwara gị mmehie.+