Levitikọs 26:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+
40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+