Jọn 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+ Ndị Hibru 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka anyị na-elegide anya n’ebe Onye Nnọchiteanya Ukwu+ na Onye Mmezu nke okwukwe anyị nọ,+ bụ́ Jizọs. N’ihi ọṅụ e debere n’ihu ya, o diri+ osisi ịta ahụhụ, leghara ihere anya, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze Chineke.+
29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+
2 ka anyị na-elegide anya n’ebe Onye Nnọchiteanya Ukwu+ na Onye Mmezu nke okwukwe anyị nọ,+ bụ́ Jizọs. N’ihi ọṅụ e debere n’ihu ya, o diri+ osisi ịta ahụhụ, leghara ihere anya, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze Chineke.+