Ọnụ Ọgụgụ 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee zigara Belam+ nwa Bio ndị ozi na Pitọ,+ nke dị n’akụkụ Osimiri+ nke dị n’ala ụmụ ndị ya, ka ha kpọọ ya, sị: “Lee! E nwere ndị si n’Ijipt pụta. Lee! Ha ekpuchiwo elu ala ruo ebe anya mmadụ pụrụ iru,+ ha nọkwa nso n’ihu m.
5 O wee zigara Belam+ nwa Bio ndị ozi na Pitọ,+ nke dị n’akụkụ Osimiri+ nke dị n’ala ụmụ ndị ya, ka ha kpọọ ya, sị: “Lee! E nwere ndị si n’Ijipt pụta. Lee! Ha ekpuchiwo elu ala ruo ebe anya mmadụ pụrụ iru,+ ha nọkwa nso n’ihu m.