Ọnụ Ọgụgụ 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Belak wee sị ya: “Biko, soro m gaa ebe ọzọ ị pụrụ ịnọ hụ ha. Ọ bụ naanị otu nsọtụ ha ka ị ga-ahụ,+ ị gaghị ahụcha ha niile. Si n’ebe ahụ bụọrọ m ha ọnụ.”+
13 Belak wee sị ya: “Biko, soro m gaa ebe ọzọ ị pụrụ ịnọ hụ ha. Ọ bụ naanị otu nsọtụ ha ka ị ga-ahụ,+ ị gaghị ahụcha ha niile. Si n’ebe ahụ bụọrọ m ha ọnụ.”+