Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+ Ọnụ Ọgụgụ 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Biko, bịa; bụọrọ m ndị a ọnụ,+ n’ihi na ha ka m ike. Ikekwe, m ga-enwe ike imeri ha, ka m wee chụpụ ha n’ala a; n’ihi na amaara m nke ọma na onye ị gọziri bụ onye a gọziri agọzi, onye ị bụrụ ọnụ bụkwa onye a bụrụ ọnụ.”+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
6 Biko, bịa; bụọrọ m ndị a ọnụ,+ n’ihi na ha ka m ike. Ikekwe, m ga-enwe ike imeri ha, ka m wee chụpụ ha n’ala a; n’ihi na amaara m nke ọma na onye ị gọziri bụ onye a gọziri agọzi, onye ị bụrụ ọnụ bụkwa onye a bụrụ ọnụ.”+