Abụ Ọma 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+ Abụ Ọma 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Chineke, anyị ejiriwo ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọworo anyị+Ihe i mere n’oge ha,+N’oge dị anya gara aga.+ Abụ Ọma 126:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova emewo oké ihe n’ihe o meere anyị.+Anyị na-aṅụrị ọṅụ.+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+
44 Chineke, anyị ejiriwo ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọworo anyị+Ihe i mere n’oge ha,+N’oge dị anya gara aga.+
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!