28“Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.
2 “Kpọrọ Erọn, ya na ụmụ ya,+ werekwa uwe+ ha na mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ,+ kpụrụkwa oké ehi àjà mmehie+ na ebule abụọ, burukwa nkata achịcha na-ekoghị eko,+