Ọnụ Ọgụgụ 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Aha nwoke Izrel ahụ e gburu ya na nwaanyị Midian ahụ bụ Zimraị nwa Selu, otu n’ime ndị isi+ ọnụmara ụmụ Simiọn.
14 Aha nwoke Izrel ahụ e gburu ya na nwaanyị Midian ahụ bụ Zimraị nwa Selu, otu n’ime ndị isi+ ọnụmara ụmụ Simiọn.