16 N’ihi na ha bụ ndị e nyere enye, ndị e nyere m site n’etiti ụmụ Izrel.+ M ga-akpọrọ ha n’ọnọdụ ndị niile meghere akpa nwa, bụ́ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel.+
6 Lee! Mụ onwe m esiwo n’etiti ụmụ Izrel+ kpọrọ ụmụnne unu, bụ́ ndị Livaị, ka ha bụụrụ unu onyinye,+ dị ka ndị e nyere Jehova ka ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+