Jenesis 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lia wee sị: “Chineke enyewo m ụgwọ ọrụ onye e goro ọrụ, n’ihi na akpọnyewo m di m nwaanyị na-ejere m ozi.” O wee gụọ ya Ịsaka.+ Jenesis 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn. Jenesis 46:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ ndị ikom Ịsaka+ bụ Tola+ na Puva+ na Yọb na Shimrọn.+
18 Lia wee sị: “Chineke enyewo m ụgwọ ọrụ onye e goro ọrụ, n’ihi na akpọnyewo m di m nwaanyị na-ejere m ozi.” O wee gụọ ya Ịsaka.+
23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn.