Jenesis 41:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+ Jenesis 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a mụụrụ gị n’ala Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a, ha bụ nke m.+ Ifrem na Manase ga-abụ nke m dị ka Ruben na Simiọn.+
51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+
5 Ugbu a, ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a mụụrụ gị n’ala Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a, ha bụ nke m.+ Ifrem na Manase ga-abụ nke m dị ka Ruben na Simiọn.+