Jenesis 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+ Ọnụ Ọgụgụ 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ezinụlọ ụmụ Gilied nwa Mekia+ nwa Manase, ndị si n’ezinụlọ ụmụ Josef, wee bịa gwa Mozis na ndị isi, bụ́ ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ụmụ Izrel, Diuterọnọmi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụkwa Mekia+ ka m nyere Gilied.+ 1 Ihe E Mere 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụmụ Manase+ bụ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.
23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+
36 Ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ezinụlọ ụmụ Gilied nwa Mekia+ nwa Manase, ndị si n’ezinụlọ ụmụ Josef, wee bịa gwa Mozis na ndị isi, bụ́ ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ụmụ Izrel,
14 Ụmụ Manase+ bụ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.