Jenesis 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee gaa n’ihu ịgọzi ha n’ụbọchị ahụ+, sị: “Ka Izrel jiri aha gị na-agọzi ndị mmadụ ugboro ugboro, sị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’”+ O wee si otú ahụ na-ebute Ifrem ụzọ tupu Manase.+ Joshụa 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jọshụa wee gwa ụlọ Josef, ya bụ, Ifrem na Manase, sị: “Unu dị ọtụtụ, unu dịkwa ike nke ukwuu.+ Unu ekwesịghị inweta otu òkè,+
20 O wee gaa n’ihu ịgọzi ha n’ụbọchị ahụ+, sị: “Ka Izrel jiri aha gị na-agọzi ndị mmadụ ugboro ugboro, sị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’”+ O wee si otú ahụ na-ebute Ifrem ụzọ tupu Manase.+
17 Jọshụa wee gwa ụlọ Josef, ya bụ, Ifrem na Manase, sị: “Unu dị ọtụtụ, unu dịkwa ike nke ukwuu.+ Unu ekwesịghị inweta otu òkè,+