Ọnụ Ọgụgụ 1:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 “Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ị na-agaghị edeba aha ha n’akwụkwọ, agụnyekwala ọnụ ọgụgụ ha n’ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel.+
49 “Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ị na-agaghị edeba aha ha n’akwụkwọ, agụnyekwala ọnụ ọgụgụ ha n’ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel.+