Ọnụ Ọgụgụ 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe. Ndị Hibru 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Oleekwa ndị Chineke kpọrọ asị ruo afọ iri anọ?+ Ọ́ bụghị ndị ahụ mehierenụ, ndị ozu ha dara n’ala ịkpa?+
29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.
17 Oleekwa ndị Chineke kpọrọ asị ruo afọ iri anọ?+ Ọ́ bụghị ndị ahụ mehierenụ, ndị ozu ha dara n’ala ịkpa?+