Ọnụ Ọgụgụ 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma Zelofehad nwa Hifa amụtaghị ụmụ nwoke, kama ọ mụrụ ụmụ nwaanyị,+ ụmụ Zelofehad bụ Mala na Noa na Họgla na Milka na Teza.+ 1 Ihe E Mere 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mekia wee lụọrọ Họpim nwaanyị, lụọkwara Shọpim. Aha nwanne ya nwaanyị bụ Meaka.) Aha nke abụọ bụ Zelofehad,+ ma, ọ bụ ụmụ nwaanyị ka Zelofehad mụrụ.+
33 Ma Zelofehad nwa Hifa amụtaghị ụmụ nwoke, kama ọ mụrụ ụmụ nwaanyị,+ ụmụ Zelofehad bụ Mala na Noa na Họgla na Milka na Teza.+
15 Mekia wee lụọrọ Họpim nwaanyị, lụọkwara Shọpim. Aha nwanne ya nwaanyị bụ Meaka.) Aha nke abụọ bụ Zelofehad,+ ma, ọ bụ ụmụ nwaanyị ka Zelofehad mụrụ.+