Ọpụpụ 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mozis wee gwa nna nwunye ya, sị: “Ọ bụ n’ihi na ha na-abịakwute m ịjụ Chineke ase.+ Ọpụpụ 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee gwa Mozis okwu ihu na ihu,+ dị nnọọ ka mmadụ si agwa mmadụ ibe ya okwu. Mgbe ọ laghachiri n’ebe ha mara ụlọikwuu, onye ozi ya+ bụ́ Jọshụa, nwa Nọn,+ dị ka onye na-eje ozi, adịghị esi n’ime ụlọikwuu ahụ apụ. Levitikọs 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee jichie+ ya ruo mgbe a gwara ha ihe doro anya, dị ka okwu Jehova si dị.+
11 Jehova wee gwa Mozis okwu ihu na ihu,+ dị nnọọ ka mmadụ si agwa mmadụ ibe ya okwu. Mgbe ọ laghachiri n’ebe ha mara ụlọikwuu, onye ozi ya+ bụ́ Jọshụa, nwa Nọn,+ dị ka onye na-eje ozi, adịghị esi n’ime ụlọikwuu ahụ apụ.