Ọnụ Ọgụgụ 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga-achụ nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka nke dị ka nke a na-achụ n’àjà n’ụtụtụ, tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ya nke dị ka nke ahụ, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova.+
8 Ị ga-achụ nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka nke dị ka nke a na-achụ n’àjà n’ụtụtụ, tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ya nke dị ka nke ahụ, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova.+