Diuterọnọmi 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụbọchị isii ka ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko; n’ụbọchị nke asaa, a ga-enwe nzukọ ukwu maka Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla.
8 Ụbọchị isii ka ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko; n’ụbọchị nke asaa, a ga-enwe nzukọ ukwu maka Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla.