3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
19 Unu ga-eweta ụmụ oké ehi abụọ na otu ebule na ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ+ ka ha bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ, bụ́ àjà nsure ọkụ+ a chụụrụ Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+