Ọnụ Ọgụgụ 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye ọ bụla nke metụrụ onye e ji mma agha+ gbuo n’ọhịa aka ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ọkpụkpụ+ mmadụ ma ọ bụ ili ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.
16 Onye ọ bụla nke metụrụ onye e ji mma agha+ gbuo n’ọhịa aka ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ọkpụkpụ+ mmadụ ma ọ bụ ili ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.