Ilu 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ite e ji anụcha ihe bụ maka ọlaọcha, ekwú ọkụ bụkwa maka ọlaedo,+ ma, ọ bụ Jehova na-enyocha obi.+ Ilu 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E wepụsịa ifurifu ọla n’ọlaọcha, ha dum ga-aghọ nke a nụchara anụcha.+