Jenesis 46:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Unu ga-asị, ‘Ndị ohu gị anọwo na-akpa anụ malite n’oge anyị bụ ụmụaka ruo ugbu a, ma anyị onwe anyị ma nna nna anyị hà,’+ ka unu wee biri n’ala Goshen,+ n’ihi na onye ọ bụla na-azụ atụrụ bụụrụ Ijipt ihe arụ.+ Diuterọnọmi 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ naanị anụ ụlọ ka anyị chịkọọrọ, tinyere ihe anyị kwatara n’obodo ndị anyị weghaara.+
34 Unu ga-asị, ‘Ndị ohu gị anọwo na-akpa anụ malite n’oge anyị bụ ụmụaka ruo ugbu a, ma anyị onwe anyị ma nna nna anyị hà,’+ ka unu wee biri n’ala Goshen,+ n’ihi na onye ọ bụla na-azụ atụrụ bụụrụ Ijipt ihe arụ.+