Ọnụ Ọgụgụ 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ bụrụ na ihe anyị masịrị gị, ka e nye ndị ohu gị ala a ka ọ bụrụ nke ha. Emela ka anyị gafee Jọdan.”+
5 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ bụrụ na ihe anyị masịrị gị, ka e nye ndị ohu gị ala a ka ọ bụrụ nke ha. Emela ka anyị gafee Jọdan.”+