Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+ 1 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+ 2 Ihe E Mere 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn gara Iziọn-giba+ nakwa Ilọt+ nke dị n’ụsọ oké osimiri, n’ala Idọm.+
8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+
26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+