Jenesis 19:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ka oge na-aga, nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ruo taa.+ Ọnụ Ọgụgụ 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee si n’Obọt kwalie wee maa ụlọikwuu n’Aịye-abarim,+ n’ala ịkpa nke chere Moab ihu, n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ọnụ Ọgụgụ 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ebe ahụ ka ha si kwalie wee maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt; n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt.
11 Ha wee si n’Obọt kwalie wee maa ụlọikwuu n’Aịye-abarim,+ n’ala ịkpa nke chere Moab ihu, n’ebe ọwụwa anyanwụ.
13 N’ebe ahụ ka ha si kwalie wee maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt; n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt.