Diuterọnọmi 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+ Jeremaya 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+ Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+
8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+
5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+