4 Malite n’ala ịkpa nakwa na Lebanọn a ruo ná nnukwu osimiri ahụ, bụ́ osimiri Yufretis, ya bụ, ala ndị Het dum,+ ruokwa n’Osimiri Ukwu dị n’ebe ọdịda anyanwụ, ka ókèala unu ga-eru.+
14Nke a bụ ala ụmụ Izrel nwetara dị ka ihe nketa n’ala Kenan,+ nke Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel mere ka ha keta.+
19 Mụ onwe m asịwo, ‘Lee otú m si kpọbata gị n’etiti ụmụ m wee nye gị ala ahụ dị mma,+ bụ́ ihe nketa mara mma n’anya ìgwè mba dị iche iche!’ M wee kwuokwa, sị, ‘Unu ga-akpọ m “Nna m!”+ unu agaghịkwa akwụsị iso m.’