Ọnụ Ọgụgụ 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ga na-arụkwa ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ,+ na ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ ka m ghara iweso ụmụ Izrel iwe+ ọzọ.
5 Unu ga na-arụkwa ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ,+ na ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ ka m ghara iweso ụmụ Izrel iwe+ ọzọ.