Ndị Ikpe 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, kpọpụtanụ ndị ikom ahụ,+ bụ́ ndị ahụ na-abaghị n’ihe+ nọ na Gibia,+ ka anyị gbuo ha,+ ka anyị kpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.”+ Ma ụmụ Benjamin achọghị ige ntị n’olu ụmụnne ha, bụ́ ụmụ Izrel.+
13 Ugbu a, kpọpụtanụ ndị ikom ahụ,+ bụ́ ndị ahụ na-abaghị n’ihe+ nọ na Gibia,+ ka anyị gbuo ha,+ ka anyị kpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.”+ Ma ụmụ Benjamin achọghị ige ntị n’olu ụmụnne ha, bụ́ ụmụ Izrel.+