Ọpụpụ 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-arụkwara m ebe nsọ, n’ihi na m ga-ebi n’etiti ha.+ Ọpụpụ 29:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt ka m wee biri n’etiti ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.+ Levitikọs 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ejegharịkwa n’etiti unu wee bụrụ Chineke unu,+ unu onwe unu ga-abụkwa ndị m.+ 1 Ndị Eze 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ezie, m ga-ebi n’etiti ụmụ Izrel,+ agaghịkwa m ahapụ ndị m bụ́ Izrel.”+
46 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt ka m wee biri n’etiti ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.+