Jenesis 41:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+
51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+