Levitikọs 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ị ga-ewere ntụ ọka* e gwere nke ọma mee achịcha iri na abụọ. A ga-eji ụzọ abụọ n’ime ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa mee nke ọ bụla n’ime ha.
5 “Ị ga-ewere ntụ ọka* e gwere nke ọma mee achịcha iri na abụọ. A ga-eji ụzọ abụọ n’ime ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa mee nke ọ bụla n’ime ha.