Jenesis 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Rechel wee sị: “Chineke ekpepụtawo m,+ o gewokwa ntị n’olu m, nke mere na o nyere m nwa nwoke.” Ọ bụ ya mere o ji gụọ ya Dan.+ Jenesis 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka Dan bụrụ agwọ nọ n’akụkụ ụzọ, agwọ nwere mpi nke nọ n’akụkụ ụzọ, nke na-ata ịnyịnya arụ n’ikiri ụkwụ, onye na-agba ya ewee dalaa azụ.+
6 Rechel wee sị: “Chineke ekpepụtawo m,+ o gewokwa ntị n’olu m, nke mere na o nyere m nwa nwoke.” Ọ bụ ya mere o ji gụọ ya Dan.+
17 Ka Dan bụrụ agwọ nọ n’akụkụ ụzọ, agwọ nwere mpi nke nọ n’akụkụ ụzọ, nke na-ata ịnyịnya arụ n’ikiri ụkwụ, onye na-agba ya ewee dalaa azụ.+